Cassynoi Nwachukwu
3 min readOct 14, 2021

--

Obi di Brokoli’s Networki ụtọ ikwuputa jikota aka ọnụ nke izizi faa na ndi VAIOT na-eme, nke ga-enye ndị ji VAIOT arụ ọrụ wee oghere ọma ime ihe ndị ga-eme ka obodo di mma mgbe ha na eji netiworku ndi VAIOT were aru ọrụ.

Ndi na eji VAIOT aru oru were ike itukọta ego maka iku osisi ndi iche iche eji eme ka ebeleta ajo ikuku ahu bu kabọn, imekwa ka atumatu eji emeghari ike di iche iche eji aru oru buru ihe enwere ike inwoghari ya na iweputa ihe ndi aga emegasi ndi iche iche nke ga eme na ihe ndi abaghizi uru ka enwe ike itughari ha ịbu ihe ndi ọzọ bara uru nka ka ha ga emewu mgbe ha na eji Brokoli’s 1- ipia usa ndi na newọk, oga eme na ihe niile ana eme na VAIOT blockchain ga-abu ihe na enye ihe ndi di mma n' obodo.

VAIOT Esonyego Grin revolushiọn

Na igbasiukwu jikọtaakọnu nke VAIOT mere ndi na eji VAIOT aru ọrụ nweziri ike imata onuogugu kabọn ha na ewepu maka ha itinye aka iwepu kabọn mgbe ha na eji Brokoli’s 1 click solution ka inteyegoro na akurugwa ndi VAIOT.

VAIOT ga enwe ike iba na akurungwa all-in-one. Nke a bu softiwee aguzobere inye ndi na azu anyi ahia nhọrọ klimati di iche iche na oge di nma n' ime dashibọd ha.

Mgbe obula eji jikotakaọnụ Brokoli-VAIOT wee zụọ ahịa, aga ezije akurungwa ahu wee jee ebe agbasargoro ihe niile gbasara VAIOT nke enwere ike si na ya mee ghọputa nke na achọputa usoro gbasasi ahu.

Ihe anyi nweputara ihu na klimati anyi na eme ofuma eweghi ego gbakwunye ọbụla di ka di ji VAIOT aru oru were ike izucha ahịa ha na otu aka ahu mara etu ha si nwepu ajọ ikuku kabon ahu n' otu.mgbe na uzo na-adighi adighi agba aka aru na adighikwa enye nsogbu.

Obi di anyi mma na anyi na ndi VAIOT jikotara aka ọnụ isonye na ndi na eme ka klimati anyi di nma na gbasaozi nke ndị Defi anyi na enwe kwa olileanya na atumatu Defi ndi ọzọ ga esonye atumatu ndị grịn revolution ime ka Defi diwanye ọcha ihu na azumahia gbara mgbọrọ ọgwu kwusie ike.

Maka VAIOT

VAIOT na-enye pọtụfoliọ nke bu akurungwa AI Virtual ihe ndị enye aka maka azumahịa, ndi na ego ahịa,ya na ndi Defi ka ha weta ozi akpaghiaka ya na azumahịa nke zudoro ukwu na amamihe usoro na aka oru ndi VAIOT.

Maka Brokoli Netiwọk

Brokoli bu otu akurungwa ebe ihe na-eme na klimati ga na ewetara gi ego.

Azumahia gi na Brokoli bu kụọ osisi NFT: otu azumahịa na eweta ego na adighi ada uda.

Isi nsekpunti Brokoli: ime ka anyi na gburugburu anyị dị nma site na uzo amaraha ya na DEX na dApps.

API: nke putara na oyibo Any Blockchain Platform( nke achikọrọnu na nke gbasara agbasa) nwere ike ime na ndi ji API aru ọrụ nwe ike ihọrọ ikwu ntakiri ugwọ na maka klimati nke ga ewezuga ihe ha metara na nzọ ukwu azumahịa.

Digital Forest/ Brokoli Impact Credits: Ndi na eji Brokoli aru ọrụ ga na anata NFT( ntakiri ego ha na eweta) site na onuọgugu mkpuru osisi one eji ego ha were kụọ mgbe ha mdiro nwere wa ihe anyi na emeputa ya na imesi ọrụ ana enye kwa ubochi. Digital NFT forest bukwa ihe enwere ire ma ọ bụ gote dika Brokoli.

Impact Credit: Ebe ihe na emetukari bu na ihe di mkpa ndi na azu ahia ga na eme nke gbakwasiri ukwu na oke ohia nke ana ahu anya nke di na azu nnukwu ahia goputara.

Website: https://brokoli.network

Telegram discussion channel: https://t.me/brokolinetwork

Telegram Announcement channel: https://t.me/BRKLnews

Discord: https://discord.gg/TaAuxxYghU

Twitter: https://twitter.com/BrokoliNetwork

--

--